23 Mgbe a gụsịịrị Rihọm+ na Shimshaị+ bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha+ akwụkwọ ozi eze Atazaksis, ha ji ọsọ gaa Jeruselem, gakwuru ndị Juu wee jiri ngwá agha mee ka ha kwụsị ọrụ.+
7 O wee ruo na, ozugbo Sanbalat+ na Tobaya+ na ndị Arebia+ na ndị Amọn+ na ndị Ashdọd+ nụrụ na ọrụ ịrụzi mgbidi Jeruselem agawo n’ihu, n’ihi na a malitewo imechi oghere ndị dị na ya, oké iwe were ha.