6 “Ugbu a, Tatenaị+ bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis,+ Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha, ndị gọvanọ+ ọkwá ha dị ala bụ́ ndị nọ n’ofe Osimiri Yufretis, unu agala ebe ahụ nso.+
13 Tatenaị bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis,+ Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha wee mee otú ahụ n’egbughị oge, dị nnọọ ka Darayọs bụ́ eze ziri ozi ka e mee.