6 Nke a bụ ihe e dere+ n’akwụkwọ ozi ahụ Tatenaị+ bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis+ na Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha,+ ndị gọvanọ ọkwá ha dị ala bụ́ ndị nọ n’ofe Osimiri, zigaara eze Darayọs ;
13 Tatenaị bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis,+ Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha wee mee otú ahụ n’egbughị oge, dị nnọọ ka Darayọs bụ́ eze ziri ozi ka e mee.