Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 3:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 N’afọ nke abụọ mgbe ha bịarutesịrị n’ụlọ ezi Chineke nke dị na Jeruselem, n’ọnwa nke abụọ,+ Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na Jeshụa+ nwa Jehọzadak na ụmụnne ha ndị ọzọ, bụ́ ndị nchụàjà na ndị Livaị, nakwa ndị niile si ebe a dọọrọ ha n’agha lọta+ Jeruselem malitere ọrụ; ha wee mee ndị Livaị+ gbara afọ iri abụọ gbagowe ndị na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.+

  • Ezra 4:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Otú ọ dị, Zerọbabel na Jeshụa+ na ndị isi+ nke ọnụmara ndị ọzọ sịrị ha: “Ọ dịghị ihe jikọrọ anyị na unu n’ụlọ a anyị na-ewuru Chineke anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị ga-agbakọ aka wuoro Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ, dị nnọọ ka Saịrọs+ eze Peshia nyere anyị n’iwu.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya