Ezra 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụ Ezra nke a si na Babịlọn lawa; ọ bụkwa ọkà n’idepụta ihe+ dị n’iwu Mozis,+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere, nke mere ka eze nye ya ihe niile ọ rịọrọ, dị ka aka Jehova bụ́ Chineke ya nke dị n’ahụ́ ya si dị.+ Nehemaya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+ Nehemaya 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị a nọ n’ụbọchị Joyakim+ nwa Jeshụa+ nwa Jozadak+ nakwa n’ụbọchị Nehemaya+ bụ́ gọvanọ na Ezra+ onye nchụàjà, bụ́ ọkà n’idepụta ihe.+
6 ọ bụ Ezra nke a si na Babịlọn lawa; ọ bụkwa ọkà n’idepụta ihe+ dị n’iwu Mozis,+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere, nke mere ka eze nye ya ihe niile ọ rịọrọ, dị ka aka Jehova bụ́ Chineke ya nke dị n’ahụ́ ya si dị.+
2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+
26 Ndị a nọ n’ụbọchị Joyakim+ nwa Jeshụa+ nwa Jozadak+ nakwa n’ụbọchị Nehemaya+ bụ́ gọvanọ na Ezra+ onye nchụàjà, bụ́ ọkà n’idepụta ihe.+