1 Ihe E Mere 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Johenan amụọ Azaraya.+ Ọ bụ ya rụrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà n’ụlọ ahụ Sọlọmọn wuru na Jeruselem. 2 Ihe E Mere 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Azaraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà, onye si n’ụlọ Zedọk,+ sịrị ya, ee, ọ sịrị: “Kemgbe a malitere iweta onyinye+ n’ụlọ Jehova, a na-eri nri na-eriju afọ,+ na-erifọkwa ihe buru ibu;+ n’ihi na Jehova agọziwo ndị ya,+ nnukwu ihe a bụkwa ihe fọrọ afọ.”
10 Azaraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà, onye si n’ụlọ Zedọk,+ sịrị ya, ee, ọ sịrị: “Kemgbe a malitere iweta onyinye+ n’ụlọ Jehova, a na-eri nri na-eriju afọ,+ na-erifọkwa ihe buru ibu;+ n’ihi na Jehova agọziwo ndị ya,+ nnukwu ihe a bụkwa ihe fọrọ afọ.”