Ọpụpụ 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee, emewo m ka ị bụụrụ Fero Chineke,+ Erọn nwanne gị ga-abụkwa onye amụma gị.+ Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.
7 Ya mere, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee, emewo m ka ị bụụrụ Fero Chineke,+ Erọn nwanne gị ga-abụkwa onye amụma gị.+
28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.