Ezra 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Enyewo m iwu+ banyere ihe unu ga-emere ndị okenye ndị Juu a, maka iwughachi ụlọ Chineke; a ga-esikwa n’akụ̀ eze+ nke a tụtara n’ụtụ n’ofe Osimiri Yufretis na-akwụ ndị ikom a ụgwọ+ ngwa ngwa n’akwụsịghị akwụsị.+
8 Enyewo m iwu+ banyere ihe unu ga-emere ndị okenye ndị Juu a, maka iwughachi ụlọ Chineke; a ga-esikwa n’akụ̀ eze+ nke a tụtara n’ụtụ n’ofe Osimiri Yufretis na-akwụ ndị ikom a ụgwọ+ ngwa ngwa n’akwụsịghị akwụsị.+