Ezra 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E nwekwara ndị eze dị ike+ chịrị Jeruselem, ndị chịkwara ndị niile nọ n’ofe Osimiri Yufretis,+ e wee na-atụrụ ha ụtụ isi na ụtụ ahịa na ụtụ ụzọ.+
20 E nwekwara ndị eze dị ike+ chịrị Jeruselem, ndị chịkwara ndị niile nọ n’ofe Osimiri Yufretis,+ e wee na-atụrụ ha ụtụ isi na ụtụ ahịa na ụtụ ụzọ.+