Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 8:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+

  • 1 Ndị Eze 4:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ma Sọlọmọn chịrị alaeze niile malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha na-eweta onyinye ma na-ejere Sọlọmọn ozi n’ụbọchị niile nke ndụ ya.+

  • 1 Ihe E Mere 18:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Devid wee gbuo Hadadiza+ bụ́ eze Zoba+ n’ime Hemat+ ka ọ na-aga inweta osimiri Yufretis.+

  • 2 Ihe E Mere 26:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 N’ime Jeruselem, ọ rụrụ ngwá agha, nke ndị ọkà mepụtara, ka ha wee dịrị n’ụlọ nche dị iche iche+ nakwa n’elu nkuku dị iche iche, maka iji na-agbapụ akụ́ na nnukwu nkume. Ude ya+ wee ruo n’ebe dị oké anya, n’ihi na e nyeere ya aka nke ukwuu ruo mgbe o siri ike.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya