Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+ 2 Ihe E Mere 29:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, Hezekaya kwuru, sị: “Ugbu a, unu enwetawo+ ikike ijere Jehova ozi. Werenụ àjà nkịtị+ na àjà ekele+ bịa n’ụlọ Jehova.” Ọgbakọ ahụ wee malite iweta àjà nkịtị na àjà ekele, onye ọ bụla obi ya kpaliri wetakwara àjà nsure ọkụ.+
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
31 N’ikpeazụ, Hezekaya kwuru, sị: “Ugbu a, unu enwetawo+ ikike ijere Jehova ozi. Werenụ àjà nkịtị+ na àjà ekele+ bịa n’ụlọ Jehova.” Ọgbakọ ahụ wee malite iweta àjà nkịtị na àjà ekele, onye ọ bụla obi ya kpaliri wetakwara àjà nsure ọkụ.+