Levitikọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ezra 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi ya, n’egbughị oge, ị ga-eji ego a zụọ oké ehi,+ ebule,+ ụmụ atụrụ+ na àjà ọka*+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ+ ha, ị ga-achụkwa ha n’àjà n’elu ebe ịchụàjà nke ụlọ Chineke unu,+ nke dị na Jeruselem.+
5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
17 n’ihi ya, n’egbughị oge, ị ga-eji ego a zụọ oké ehi,+ ebule,+ ụmụ atụrụ+ na àjà ọka*+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ+ ha, ị ga-achụkwa ha n’àjà n’elu ebe ịchụàjà nke ụlọ Chineke unu,+ nke dị na Jeruselem.+