Ezra 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ọ bụ mụ onwe m, bụ́ Eze Atazaksis, nyere ndị niile na-echekwa akụ̀+ n’ofe Osimiri+ iwu,+ na ihe niile Ezra+ onye nchụàjà, onye bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Chineke nke eluigwe, rịọrọ unu, meenụ ya n’egbughị oge,
21 “Ọ bụ mụ onwe m, bụ́ Eze Atazaksis, nyere ndị niile na-echekwa akụ̀+ n’ofe Osimiri+ iwu,+ na ihe niile Ezra+ onye nchụàjà, onye bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Chineke nke eluigwe, rịọrọ unu, meenụ ya n’egbughị oge,