Nehemaya 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị na-eso ya bụ Hananaya nwa Shelemaya na Henọn nwa nke isii Zelaf. Ha rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀. Onye na-eso ha bụ Meshọlam+ nwa Berekaya. Ọ rụziri mgbidi n’ihu ụlọ nke ya.+ Nehemaya 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọtụtụ ndị nọ na Juda ṅụụrụ ya iyi, n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era;+ Jehohenan nwa ya lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.
30 Ndị na-eso ya bụ Hananaya nwa Shelemaya na Henọn nwa nke isii Zelaf. Ha rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀. Onye na-eso ha bụ Meshọlam+ nwa Berekaya. Ọ rụziri mgbidi n’ihu ụlọ nke ya.+
18 N’ihi na ọtụtụ ndị nọ na Juda ṅụụrụ ya iyi, n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era;+ Jehohenan nwa ya lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.