27 N’ụbọchị ahụ, Jọshụa mere+ ha ndị na-akpatara nzukọ ahụ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri.+ O mekwara ha ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ebe ịchụàjà Jehova, ruo taa, n’ebe ọ bụla ọ họọrọ.+
2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ụmụ Izrel, kama ha bụ ndị fọdụrụ ná ndị Amọraịt;+ ụmụ Izrel ṅụụrụ ha iyi,+ ma Sọl chọrọ igbuchapụ+ ha n’ihi ekworo+ ọ na-ekworo ụmụ Izrel na Juda.)