Ezra 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ụbọchị nke anọ, anyị tụrụ ọlaọcha na ọlaedo+ na arịa+ ndị dị n’ụlọ Chineke anyị n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ wee nyefee ha n’aka Meremọt+ nwa Yuraịja onye nchụàjà, ya na Elieza nwa Finihas, ha na Jozabad+ nwa Jeshụa na Noadaya nwa Binuaị+ bụ́ ndị Livaị,
33 N’ụbọchị nke anọ, anyị tụrụ ọlaọcha na ọlaedo+ na arịa+ ndị dị n’ụlọ Chineke anyị n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ wee nyefee ha n’aka Meremọt+ nwa Yuraịja onye nchụàjà, ya na Elieza nwa Finihas, ha na Jozabad+ nwa Jeshụa na Noadaya nwa Binuaị+ bụ́ ndị Livaị,