Nehemaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Meremọt+ nwa Yuraịja+ nwa Hakọz rụziri mgbidi n’akụkụ ha, Meshọlam+ nwa Berekaya nwa Meshezabel rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha; Zedọk nwa Beana rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Nehemaya 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye na-eso ya bụ Meremọt nwa Yuraịja+ nwa Hakọz. Ọ rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ọnụ ụzọ ụlọ Elayashib ruo na nsọtụ ụlọ Elayashib.
4 Meremọt+ nwa Yuraịja+ nwa Hakọz rụziri mgbidi n’akụkụ ha, Meshọlam+ nwa Berekaya nwa Meshezabel rụzikwara mgbidi n’akụkụ ha; Zedọk nwa Beana rụziri mgbidi n’akụkụ ha.
21 Onye na-eso ya bụ Meremọt nwa Yuraịja+ nwa Hakọz. Ọ rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ọnụ ụzọ ụlọ Elayashib ruo na nsọtụ ụlọ Elayashib.