7 M wee tụlee ya n’obi m ma malite ịkatọ+ ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, m wee sị ha: “Ọmụrụ+ nwa ka unu na-anara, onye nke ọ bụla n’aka nwanne ya.”
M mekwara ndokwa ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha.+
8 ọ naghị agbazinye mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ naghịkwa anara ụma;+ ọ na-esepụ aka ya n’ikpe na-ezighị ezi;+ ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’etiti mmadụ na ibe ya;+