Ọpụpụ 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụrụ na ị gbazinye otu n’ime ndị m ego, bụ́ onye nọ n’ahụhụ,+ nke bi gị nso, abụrụla ya onye na-anara ọmụrụ nwa. Unu anala ya ọmụrụ nwa.+ Levitikọs 25:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Anala ya ọmụrụ nwa, anakwala ya ụma,+ kama tụọ egwu Chineke gị;+ nwanne gị ga-esoro gị dịrị ndụ. Diuterọnọmi 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Emela ka nwanne gị kwụọ ọmụrụ nwa,+ ọmụrụ nwa ego, ọmụrụ nwa nri,+ ọmụrụ nwa ihe ọ bụla mmadụ pụrụ ịnara ọmụrụ nwa na ya. Abụ Ọma 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+ Ezikiel 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha eriwo ngarị n’ime gị iji wụfuo ọbara.+ Ị narawokwa ọmụrụ nwa+ na ụma.+ I jikwa ime ihe ike na-enweta uru+ site n’irigbu ndị ibe gị,+ i chefuwokwa m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
25 “Ọ bụrụ na ị gbazinye otu n’ime ndị m ego, bụ́ onye nọ n’ahụhụ,+ nke bi gị nso, abụrụla ya onye na-anara ọmụrụ nwa. Unu anala ya ọmụrụ nwa.+
19 “Emela ka nwanne gị kwụọ ọmụrụ nwa,+ ọmụrụ nwa ego, ọmụrụ nwa nri,+ ọmụrụ nwa ihe ọ bụla mmadụ pụrụ ịnara ọmụrụ nwa na ya.
5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+
12 Ha eriwo ngarị n’ime gị iji wụfuo ọbara.+ Ị narawokwa ọmụrụ nwa+ na ụma.+ I jikwa ime ihe ike na-enweta uru+ site n’irigbu ndị ibe gị,+ i chefuwokwa m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.