Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 22:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 “Ọ bụrụ na ị gbazinye otu n’ime ndị m ego, bụ́ onye nọ n’ahụhụ,+ nke bi gị nso, abụrụla ya onye na-anara ọmụrụ nwa. Unu anala ya ọmụrụ nwa.+

  • Levitikọs 25:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Anala ya ọmụrụ nwa, anakwala ya ụma,+ kama tụọ egwu Chineke gị;+ nwanne gị ga-esoro gị dịrị ndụ.

  • Nehemaya 5:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Mụ onwe m na ụmụnne m na ndị na-ejere m ozi na-agbazinyekwa ha ego na ọka. Biko, ka anyị kwụsị ịgbazinye ego a ga-anata ọmụrụ nwa.+

  • Abụ Ọma 15:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+

      Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+

      A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+

  • Ezikiel 18:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 ọ naghị agbazinye mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ naghịkwa anara ụma;+ ọ na-esepụ aka ya n’ikpe na-ezighị ezi;+ ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’etiti mmadụ na ibe ya;+

  • Ezikiel 22:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha eriwo ngarị n’ime gị iji wụfuo ọbara.+ Ị narawokwa ọmụrụ nwa+ na ụma.+ I jikwa ime ihe ike na-enweta uru+ site n’irigbu ndị ibe gị,+ i chefuwokwa m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya