19 Ùnu ga-eme ka m bụrụ onye rụrụ arụ n’anya ndị m iji nweta ọka bali juru ọbụ aka ole na ole nakwa ibé achịcha ole na ole,+ iji gbuo mkpụrụ obi na-ekwesịghị ịnwụ+ nakwa iji chebe mkpụrụ obi na-ekwesịghị ịdị ndụ site n’ụgha unu ghaara ndị m, ndị na-aṅa ntị n’okwu ụgha?”’+