Abụ Ọma 101:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+ Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+ Ọrụ Ndịozi 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ụmụnna anyị, chọpụtanụ+ n’onwe unu ndị ikom asaa a gbaara ezi àmà n’etiti unu, bụ́ ndị jupụtara na mmụọ nsọ na amamihe,+ ka anyị mee ha ndị ga na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa; 1 Ndị Kọrịnt 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ọnọdụ a, ihe a na-achọkwa n’aka ndị na-elekọta ụlọ+ bụ ka ha bụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+
6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+
20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+
3 Ya mere, ụmụnna anyị, chọpụtanụ+ n’onwe unu ndị ikom asaa a gbaara ezi àmà n’etiti unu, bụ́ ndị jupụtara na mmụọ nsọ na amamihe,+ ka anyị mee ha ndị ga na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa;