Joshụa 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ugbu a, unu bụ ndị a bụrụ ọnụ,+ ọ dịghị mgbe unu ga-akwụsị ịbụ ndị ohu+ na ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ụlọ Chineke m.”+ Ezra 2:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ndị Netinim+ niile na ụmụ ndị na-ejere Sọlọmọn ozi mụrụ dị narị atọ na iri itoolu na abụọ.+ Nehemaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi. Nehemaya 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị Netinim:+ Ụmụ Zaịha, ụmụ Hasufa, ụmụ Tabeọt,+
23 Ugbu a, unu bụ ndị a bụrụ ọnụ,+ ọ dịghị mgbe unu ga-akwụsị ịbụ ndị ohu+ na ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ụlọ Chineke m.”+
26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi.