Diuterọnọmi 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’oge ememme gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị na onye mbịarambịa na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo gị. Diuterọnọmi 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị asaa ka ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi+ mkpụrụ niile ị kụrụ nakwa ihe niile aka gị na-eme, ị ga na-aṅụrịkwa naanị ọṅụ.+
14 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’oge ememme gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị na onye mbịarambịa na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo gị.
15 Ụbọchị asaa ka ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi+ mkpụrụ niile ị kụrụ nakwa ihe niile aka gị na-eme, ị ga na-aṅụrịkwa naanị ọṅụ.+