Ezra 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ihe ndị a gasịrị, n’ọchịchị Atazaksis+ eze Peshia, Ezra+ nwa Seraya+ nwa Azaraya nwa Hilkaya+ Nehemaya 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge a niile, anọghị m na Jeruselem, n’ihi na n’afọ nke iri atọ na abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ eze Babịlọn, m bịakwutere eze, mgbe oge ụfọdụ gasịrị, m rịọrọ eze ka o nye m oge.+
6 N’oge a niile, anọghị m na Jeruselem, n’ihi na n’afọ nke iri atọ na abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ eze Babịlọn, m bịakwutere eze, mgbe oge ụfọdụ gasịrị, m rịọrọ eze ka o nye m oge.+