Nehemaya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ ọ bụrụkwa na ohu gị dị gị mma,+ ka i ziga m Juda, n’obodo ebe e liri nna nna m hà, ka m wughachi+ ya.” Nehemaya 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze wee sị m, mgbe nwunye ya nọ ọdụ n’akụkụ ya: “Njem gị ọ̀ ga-ewe ụbọchị ole, oleekwa mgbe ị ga-alọta?” O wee dị eze mma+ ịhapụ m ka m gaa, mgbe m gwara ya oge m ga-alọta.+
5 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ ọ bụrụkwa na ohu gị dị gị mma,+ ka i ziga m Juda, n’obodo ebe e liri nna nna m hà, ka m wughachi+ ya.”
6 Eze wee sị m, mgbe nwunye ya nọ ọdụ n’akụkụ ya: “Njem gị ọ̀ ga-ewe ụbọchị ole, oleekwa mgbe ị ga-alọta?” O wee dị eze mma+ ịhapụ m ka m gaa, mgbe m gwara ya oge m ga-alọta.+