14 Ihe ọzọ bụ: Malite n’ụbọchị o mere ka m bụrụ gọvanọ+ ha n’ala Juda, malite n’afọ nke iri abụọ+ ruo n’afọ nke iri atọ na abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ bụ́ eze, afọ iri na abụọ, mụ onwe m na ụmụnne m erighị nri gọvanọ kwesịrị ịdị na-eri.+
6 N’oge a niile, anọghị m na Jeruselem, n’ihi na n’afọ nke iri atọ na abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ eze Babịlọn, m bịakwutere eze, mgbe oge ụfọdụ gasịrị, m rịọrọ eze ka o nye m oge.+