Aịzaya 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-ekwu okwu banyere obiọma* Jehova,+ banyere otuto Jehova, dị ka ihe niile Jehova meere anyị si dị,+ bụ́ oké ịdị mma ya n’ebe ụlọ Izrel nọ,+ nke o gosiri ha dị ka ebere ya+ na obiọma ya si dị ukwuu.
7 M ga-ekwu okwu banyere obiọma* Jehova,+ banyere otuto Jehova, dị ka ihe niile Jehova meere anyị si dị,+ bụ́ oké ịdị mma ya n’ebe ụlọ Izrel nọ,+ nke o gosiri ha dị ka ebere ya+ na obiọma ya si dị ukwuu.