Ezra 2:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ya mere, Tesheta+ sịrị ha na ha agaghị eri+ ihe kasị nsọ ruo mgbe onye nchụàjà ji Yurim+ na Tọmịm guzoro ọtọ. Nehemaya 7:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 E nwekwara ndị so ná ndị isi+ ọnụmara+ dị iche iche ndị nyere onyinye maka ọrụ ahụ.+ Tesheta+ nyere otu puku mkpụrụ ego drakma ọlaedo, ọkwá iri ise, uwe mwụda ndị nchụàjà+ narị ise na iri atọ, ka e debe ha n’ebe a na-edebe akụ̀.
63 Ya mere, Tesheta+ sịrị ha na ha agaghị eri+ ihe kasị nsọ ruo mgbe onye nchụàjà ji Yurim+ na Tọmịm guzoro ọtọ.
70 E nwekwara ndị so ná ndị isi+ ọnụmara+ dị iche iche ndị nyere onyinye maka ọrụ ahụ.+ Tesheta+ nyere otu puku mkpụrụ ego drakma ọlaedo, ọkwá iri ise, uwe mwụda ndị nchụàjà+ narị ise na iri atọ, ka e debe ha n’ebe a na-edebe akụ̀.