10 Onye nchụàjà ga-eyiri uwe ọrụ ya nke e ji linin mee,+ ọ ga-eyiri uwe úkwù+ yichie anụ ahụ́ ya. Ọ ga-ekpopụkwa ntụ nke ya na abụba gwakọtara+ bụ́ nke si n’àjà nsure ọkụ nke ọkụ na-erepịa mgbe niile n’elu ebe ịchụàjà ma kposa ya n’akụkụ ebe ịchụàjà.
21 M ga-eyiwe ya uwe mwụda gị, m ga-ewere ákwà ị na-eke n’úkwù kesie ya ike,+ m ga-ewerekwa ọchịchị gị nyefee ya n’aka; ọ ga-aghọkwara ndị bi na Jeruselem, tinyere ụlọ Juda,+ nna.