Nehemaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke m, biko, cheta+ Tobaya+ na Sanbalat, dị ka ihe onye nke ọ bụla mere si dị, chetakwa Noadaya onye amụma nwaanyị+ na ndị amụma ndị ọzọ, bụ́ ndị nọ na-anwa imenye m egwu.
14 Chineke m, biko, cheta+ Tobaya+ na Sanbalat, dị ka ihe onye nke ọ bụla mere si dị, chetakwa Noadaya onye amụma nwaanyị+ na ndị amụma ndị ọzọ, bụ́ ndị nọ na-anwa imenye m egwu.