Esta 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, ọnwa Eda,+ n’abalị iri na atọ ya, mgbe oge ruru ka e mezuo okwu eze na iwu ya,+ n’ụbọchị ndị iro ndị Juu nọ na-echere ka ha merie ha, ihe tụgharịrị, ndị Juu wee merie ndị kpọrọ ha asị.+
9 N’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, ọnwa Eda,+ n’abalị iri na atọ ya, mgbe oge ruru ka e mezuo okwu eze na iwu ya,+ n’ụbọchị ndị iro ndị Juu nọ na-echere ka ha merie ha, ihe tụgharịrị, ndị Juu wee merie ndị kpọrọ ha asị.+