Esta 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, ọnwa Eda,+ n’abalị iri na atọ ya, mgbe oge ruru ka e mezuo okwu eze na iwu ya,+ n’ụbọchị ndị iro ndị Juu nọ na-echere ka ha merie ha, ihe tụgharịrị, ndị Juu wee merie ndị kpọrọ ha asị.+ Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+
9 N’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, ọnwa Eda,+ n’abalị iri na atọ ya, mgbe oge ruru ka e mezuo okwu eze na iwu ya,+ n’ụbọchị ndị iro ndị Juu nọ na-echere ka ha merie ha, ihe tụgharịrị, ndị Juu wee merie ndị kpọrọ ha asị.+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+