Esta 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 na eze nyere ndị Juu bi n’obodo niile dị iche iche ikike izukọta+ ma zọọ mkpụrụ obi ha, ka ha bibie, gbuo ma laa ndị agha niile nke ndị ahụ+ na ógbè na-ebuso ha iro n’iyi, ma ụmụntakịrị ma ndị inyom, kwakọrọkwa ihe ha,+
11 na eze nyere ndị Juu bi n’obodo niile dị iche iche ikike izukọta+ ma zọọ mkpụrụ obi ha, ka ha bibie, gbuo ma laa ndị agha niile nke ndị ahụ+ na ógbè na-ebuso ha iro n’iyi, ma ụmụntakịrị ma ndị inyom, kwakọrọkwa ihe ha,+