31 iji kwado ụbọchị ndị a nke Purim n’oge a kara aka a ga na-eme ha, dị nnọọ ka Mọdekaị onye Juu na Esta nwunye eze nyere ha iwu ime,+ nakwa dị ka ha nyere mkpụrụ obi ha nakwa ụmụ ha iwu ime,+ bụ́ okwu banyere ibu ọnụ+ na mkpu ha tiri maka enyemaka.+