Esta 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mọdekaị+ wee nụ ihe niile e meworo;+ Mọdekaị wee dọwaa uwe ya, yiri ákwà iru uju,+ kpokwasị onwe ya ntụ+ wee gaa n’etiti obodo ahụ na-eti mkpu ákwá n’oké mwute.+ Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+ Abụ Ọma 142:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 142 Eji m olu m kpọkuo Jehova ka o nyere m aka;+Eji m olu m malite itiku Jehova ka o meere m amara.+
4 Mọdekaị+ wee nụ ihe niile e meworo;+ Mọdekaị wee dọwaa uwe ya, yiri ákwà iru uju,+ kpokwasị onwe ya ntụ+ wee gaa n’etiti obodo ahụ na-eti mkpu ákwá n’oké mwute.+