Ọpụpụ 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+ 1 Samuel 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee sị: “Udo dị. Abịara m ịchụrụ Jehova àjà. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu ga-esokwa m jee n’ebe ahụ a ga-achụ àjà.” O wee doo Jesi na ụmụ ya ndị ikom nsọ wee kpọọ ha ka ha bịa n’ebe ahụ a ga-achụ àjà.
10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+
5 O wee sị: “Udo dị. Abịara m ịchụrụ Jehova àjà. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu ga-esokwa m jee n’ebe ahụ a ga-achụ àjà.” O wee doo Jesi na ụmụ ya ndị ikom nsọ wee kpọọ ha ka ha bịa n’ebe ahụ a ga-achụ àjà.