Job 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ì nwere ogwe aka yiri nke ezi Chineke,+Ị̀ pụkwara iji ụda olu yiri nke ya mee ka égbè eluigwe gbaa?+ Abụ Ọma 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Olu Jehova na-ada n’elu mmiri;+Chineke nke dị ebube+ ebigbọwo.+Jehova nọ n’elu ọtụtụ mmiri.+
9 Ka ì nwere ogwe aka yiri nke ezi Chineke,+Ị̀ pụkwara iji ụda olu yiri nke ya mee ka égbè eluigwe gbaa?+