Abụ Ọma 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+ Abụ Ọma 38:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahụ́ akụnwụwo m, e gbuwokwa mmụọ m nke ukwuu;Ebigbọwo m n’ihi ịsụ ude nke obi m.+ Aịzaya 59:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+
22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+
11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+