Jenesis 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke+ malitere ịhụ+ ụmụ ndị inyom nke mmadụ, na ha mara mma; ha wee na-alụrụ ndị inyom, bụ́ ndị niile ha họọrọ. 1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Job 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O ruru otu ụbọchị, ụmụ ezi Chineke+ bịara guzo n’ihu Jehova,+ ọbụna Setan+ batara kpọmkwem n’etiti ha.+ Job 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E mesịa, o ruru otu ụbọchị, ụmụ ezi Chineke bịara guzo n’ihu Jehova, Setan batakwara kpọmkwem n’etiti ha iguzo n’ihu Jehova.+ Abụ Ọma 89:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ònye ka a pụrụ iji tụnyere Jehova n’eluigwe?+Ònye n’etiti ụmụ Chineke dị ka Jehova?+ Abụ Ọma 104:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ,+Meekwa ka ndị na-ejere ya ozi bụrụ ọkụ na-erepịa ihe.+
2 mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke+ malitere ịhụ+ ụmụ ndị inyom nke mmadụ, na ha mara mma; ha wee na-alụrụ ndị inyom, bụ́ ndị niile ha họọrọ.
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
6 O ruru otu ụbọchị, ụmụ ezi Chineke+ bịara guzo n’ihu Jehova,+ ọbụna Setan+ batara kpọmkwem n’etiti ha.+
2 E mesịa, o ruru otu ụbọchị, ụmụ ezi Chineke bịara guzo n’ihu Jehova, Setan batakwara kpọmkwem n’etiti ha iguzo n’ihu Jehova.+