35 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye mere ka e nwee anyanwụ nke na-enye ìhè n’ehihie,+ meekwa ka e nwee ụkpụrụ+ nke na-achị ọnwa+ na kpakpando ndị na-enye ìhè n’abalị,+ Onye na-akpasu oké osimiri ka ebili mmiri ya mewe mkpọtụ,+ Onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha:+