Ọnụ Ọgụgụ 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke si n’Ijipt na-akpọpụta ha.+Ịwụ ọsọ ya dị ka nke atụ́.+ Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.” Abụ Ọma 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-eme ka ha na-awụgharị dị ka nwa ehi,+Ọ na-emekwa ka Lebanọn na Siriọn+ na-awụgharị dị ka ụmụ atụ́.
17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”
6 Ọ na-eme ka ha na-awụgharị dị ka nwa ehi,+Ọ na-emekwa ka Lebanọn na Siriọn+ na-awụgharị dị ka ụmụ atụ́.