Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Diuterọnọmi 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe,+ bụ́ eluigwe nke eluigwe, ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya. Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Elu ala nakwa ndị bi na ya.+ Abụ Ọma 50:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na agụụ agụwa m, agaghị m agwa gị;N’ihi na ọ bụ m nwe elu ala+ na ihe niile dị na ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 n’ihi na “ọ bụ Jehova+ nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya.”+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe,+ bụ́ eluigwe nke eluigwe, ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya.