Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Diuterọnọmi 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe,+ bụ́ eluigwe nke eluigwe, ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya. Job 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ònye buru ụzọ nye m ihe, nke na m kwesịrị ịkwụ ya ụgwọ?+Ihe niile dị n’okpuru eluigwe dum bụ nke m.+ Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, lee ka ọrụ gị si dị ọtụtụ!+I ji amamihe rụọ ha niile.+Ụwa jupụtara n’ihe ị rụrụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 n’ihi na “ọ bụ Jehova+ nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya.”+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe,+ bụ́ eluigwe nke eluigwe, ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya.
11 Ònye buru ụzọ nye m ihe, nke na m kwesịrị ịkwụ ya ụgwọ?+Ihe niile dị n’okpuru eluigwe dum bụ nke m.+