Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+ Job 40:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Lee! O nwekwaghị ihe m bụ.+Gịnịkwanụ ka m ga-aza gị?Ekpuchiwo m ọnụ m aka.+ Abụ Ọma 51:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Àjà a na-achụrụ Chineke bụ mmụọ nke nwere mwute;+Chineke, ị gaghị eleghara obi tiwara etiwa, nke nọ ná mwute, anya.+
6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+
17 Àjà a na-achụrụ Chineke bụ mmụọ nke nwere mwute;+Chineke, ị gaghị eleghara obi tiwara etiwa, nke nọ ná mwute, anya.+