Ndị Ikpe 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ha sịrị ya: “Mechie ọnụ. Kpuchie aka n’ọnụ gị, soro anyị gaa ka ị ghọọrọ anyị nna+ na onye nchụàjà.+ Olee nke kaara gị mma, ịbụ onye nchụàjà nke ụlọ otu+ onye ka ọ̀ bụ ịbụ onye nchụàjà nke otu ebo na otu ezinụlọ n’Izrel?”+ Job 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị isi ekwughị okwu,Ha kpuchiri aka n’ọnụ ha.+ Abụ Ọma 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M gbachiri nkịtị;+ enweghị m ike imeghe ọnụ m,+N’ihi na gị onwe gị mere ihe.+ Ilu 30:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụrụ na i mewo omume nzuzu site n’ibuli onwe gị elu,+ ọ bụrụkwa na i tinyewo uche gị ime ya, kpuchie aka n’ọnụ.+
19 Ma ha sịrị ya: “Mechie ọnụ. Kpuchie aka n’ọnụ gị, soro anyị gaa ka ị ghọọrọ anyị nna+ na onye nchụàjà.+ Olee nke kaara gị mma, ịbụ onye nchụàjà nke ụlọ otu+ onye ka ọ̀ bụ ịbụ onye nchụàjà nke otu ebo na otu ezinụlọ n’Izrel?”+
32 Ọ bụrụ na i mewo omume nzuzu site n’ibuli onwe gị elu,+ ọ bụrụkwa na i tinyewo uche gị ime ya, kpuchie aka n’ọnụ.+