Jenesis 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ebreham wee malite ịrịọsi ezi Chineke arịrịọ ike;+ Chineke wee gwọọ Abimelek na nwunye ya na ndị ohu ya ndị inyom, ha wee malite ịmụ ụmụ. Jems 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-emekwa ka ahụ́ dị onye ahụ nke ahụ́ na-adịghị ike mma,+ Jehova ga-emekwa ka o bilie.+ Ọ bụrụkwa na o mewo mmehie, a ga-agbaghara ya.+
17 Ebreham wee malite ịrịọsi ezi Chineke arịrịọ ike;+ Chineke wee gwọọ Abimelek na nwunye ya na ndị ohu ya ndị inyom, ha wee malite ịmụ ụmụ.
15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-emekwa ka ahụ́ dị onye ahụ nke ahụ́ na-adịghị ike mma,+ Jehova ga-emekwa ka o bilie.+ Ọ bụrụkwa na o mewo mmehie, a ga-agbaghara ya.+