Hosia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+ Hosia 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “M ga-agbapụta ha n’aka Shiol;+ m ga-agbapụta ha n’aka ọnwụ.+ Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?+ Shiol,+ olee ebe mbibi ị na-eweta dị? A ga-ezopụ ọmịiko n’anya m.+
6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+
14 “M ga-agbapụta ha n’aka Shiol;+ m ga-agbapụta ha n’aka ọnwụ.+ Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?+ Shiol,+ olee ebe mbibi ị na-eweta dị? A ga-ezopụ ọmịiko n’anya m.+