Job 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na mgbe Jehova gwasịrị Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị:“M na-eweso gị na ndị enyi gị abụọ iwe dị ọkụ,+ n’ihi na unu ekwughị ihe bụ́ eziokwu banyere m+ dị ka ohu m bụ́ Job kwuru. Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+
7 O wee ruo na mgbe Jehova gwasịrị Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị:“M na-eweso gị na ndị enyi gị abụọ iwe dị ọkụ,+ n’ihi na unu ekwughị ihe bụ́ eziokwu banyere m+ dị ka ohu m bụ́ Job kwuru.