Diuterọnọmi 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis gbara otu narị afọ na iri abụọ mgbe ọ nwụrụ.+ Anya ya adịghị ahụ inyoghi inyoghi,+ ume ka dịkwa ya n’ahụ́.+
7 Mozis gbara otu narị afọ na iri abụọ mgbe ọ nwụrụ.+ Anya ya adịghị ahụ inyoghi inyoghi,+ ume ka dịkwa ya n’ahụ́.+